MUSIC LYRICS

Phyno – “Fuwa Sewa” (ACCURATE MUSIC LYRICS)

Phyno - "Fuwa Sewa" (ACCURATE MUSIC LYRICS)


Here is the correct Music Lyrics to Phyno‘s latest drop titled ‘Fuwa Sewa‘, meaning ‘Run Run’ cos anything can happen.

(PRELUDE)

Yeah haa!
Penthauze

(HOOK)

Iberibe na enye onye ara morale- morale
Onuma mere obi guys le waa- le waa
Ojo do onye iro amagu bochaa- bochaa
Me ka etuto etoo gi na abu Fuwa- Fuwa

(CHORUS)

[Heyy]; Heh! Nwanne Fuwa- Fuwa
Anything can happen, nwa Sewa- sewa
Heh! Nwa Sewa- sewa
Maka anything can happen, nwa Sewa- sewa

Heh! Nwanne Sewa- Sewa
Loo dike gbuo dike Sewa- Sewa
Heh! Nwanne Sewa- Sewa
Anything can happen, nwanne Sewa- Sewa

(VERSE 1)

Worst come to worst men eburu onu
Kama olu anyi ga ako
Arughalia legit n’iru oru
Kwa kwunu ugwua ka pasa ka gi na ya koba onu
Eze apiliko; 9jalyrics.com.ng
Were ego akawo anyi goro ohu [yeah]
Bass m na eme ha ekponye onu
Hits nwoke kariri
The number agafego nkponu oku
Amam pastor resign na uka si mu na ochoba olu
Emechaa nnwe ya na abalii ebe ona acho ikocharu onu ugo
[Eheh]; nsi ya oloye tear rubber

The nwa aburokwa brown new but nwanne tear rubber
See n dropu kwana egwu a; it’s gon be a hot summer
Nga ebi my team in full ka ana eri last supper; yea
Onye akolu kowaa; ji agbada gi dowaa
Nowadays onye fu obele change nwanne o Fuwa- Fuwa
Onwelo; isi gbawaa
Mana ndi nsi ha gbari go ro already ka na e Sewa- Sewa
Ogbago; everything di zi funny; said abum monster
Now am getting monster money, fega elicopter
Turn o Gucci Pant carry ezego onye abali
Nkponye lu gi paa in the morning (early mor-mor)

(HOOK)

Iberibe na enye onye ara morale- morale
Onuma mere obi guys le waa- le waa
Ojo do onye iro amagu bochaa- bochaa
Me ka etuto etoo gi na abu Fuwa- Fuwa

(CHORUS)

[Heyy]; Heh! Nwanne Fuwa- Fuwa
Anything can happen, nwa Sewa- sewa
Heh! Nwa Sewa- sewa
Maka anything can happen, nwa Sewa- sewa

Heh! Nwanne Sewa- Sewa
Loo dike gbuo dike Sewa- Sewa
Heh! Nwanne Sewa- Sewa
Anything can happen, nwanne Sewa- Sewa

(VERSE 2)

Woh! Yo! Ka koro m my bullSh!t ka mu ahapulu nshi efi
They’ll never see me coming ka mu akponyere na nde eri
So ife m na ako bu akuko ego ka mu etoro na nnewi
And men na erikwa ego na uko ego with swag ime eji
Nyaa maka na nwa na akuzi; ana esu mi ime Cowbell
Soso mgbe m ji ofu okpa kwuru bu so mgbe m na atu swell
Anya furu uzo furu uzo ka men fuu uzo
And ujo adi atu afo obulu uzo; jee meepee uzo

Ebim ka landlord;no du na ise ka dand druff
Asi ndi ngbu a ha akpozina m; na mu abulo keyboard
Adihim azu afia groundnut; so ekwezina mu peanut
Maka emechigom shade m; mana icho afiaa
Nnwete key shop; onye obaruu nwulia
And onye asili boo chaa
Kirikiri star ka iga afu ma ndi nwa kpuwaa- kpuwaa
Onwero; nwa hapuchaa

My men bara ime maka anya no nime na e Sewa- Sewa
Omadu efe ga ako naru mmadu
Mana nke m siri gi akoro nu mmadu ka ije kolu mmadu
Adim acho mmadu mana nnocharu n’cornerru mmadu
Mmadu tichalu mmadu; mmadu enwero obi mmadu
Yeah; ahnn

(HOOK)

Iberibe na enye onye ara morale- morale
Onuma mere obi guys le waa- le waa
Ojo do onye iro amagu bochaa- bochaa
Me ka etuto etoo gi na abu Fuwa- Fuwa

(CHORUS)

[Heyy]; Heh! Nwanne Fuwa- Fuwa
Anything can happen, nwa Sewa- sewa
Heh! Nwa Sewa- sewa
Maka anything can happen, nwa Sewa- sewa

Heh! Nwanne Sewa- Sewa
Loo dike gbuo dike Sewa- Sewa
Heh! Nwanne Sewa- Sewa
Anything can happen, nwanne Sewa- Sewa

(VERSE 3/FINALE)

Abia gi ko first biko Fuwa- Fuwa
Imara ife ko biko Fuwa- Fuwa
Isi onye ocha adago nwanne Fuwa- Fuwa
Chewa secret service nwa Fuwa- Fuwa

SSS nwanne Sewa- Sewa
Double XL nwanne Sewa- Sewa
Gbara ogwu gi nwuo nwanne Sewa- Sewa
And anything can happen asa Sewa- Sewa
Ehh

[MUSIC LYRICS]: Phyno – “Fuwa Sewa”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *