LYRICS: Splash- “Onye Ije” Ft. Phyno (NEW AUDIO)
Here is the lyrics to Splash’s latest work, titled ONYE IJE, featuring Phyno. It’s leaked track, which is a soon to released love song, by Splash. Chill on it below.
(PRELUDE)
Splash way
Let me break it down like quadratic equation
PHYNO: Yeah!…..
Onwebedi ihe ifuu
(VERSE 1: SPLASH)
Entertainment one, m’na asi umunne m’na aga eko
Eche n’ihe ochi; Kita egwum n’ada ka ebube mmiri zoro n’okochi
Ndi iro ju n’ebe n’ile ha choo ijim mee ihe ochi
Asi n’onwekwanu ego oji azu ada Onwekwaranu ihe ochi
M’we n’dapu ije si na-akara aka mji bia uwa abughi na nkiti
When they try to discourage you Nwanne gbaha nkiti
Nke onye ma k’ona ako
Onweghi ihe mmadu ga-eme kam kwusi (?)
M’we daba eko, wunye mmiri na garri’m n’eche ya ka okoo
Ma ha enwedi idea (?)
Now kita akugom egwu pass ihe tinker kuru pan
(CHORUS)
onye ije nnoo
Abata gom; Abata gom
Onye ije nnoo
Abata gom; onye ije
(VERSE 2: SPLASH)
Mgbe m’furu n’mba; chim gosim uzo
Onye ije ama ngwa gi ihe nile anya furu n’uzo
So, k’anyi hapu ihe bere n’abali k’oburu anu nta
Maka mgbe m’bidoro ije a; nwanne ika bu taata
Nwata etoghi eto wara ogodo, ikuku kuo oburu ya
Nwa okuko hapu nne ya, egbe bia oburu ya
Mgbe m’putara ije a, Onwekwaranu onye’m ma
Mana ehi n’enweghi odu okwa chi ya n’achu ya iji;
ya mere Chineke ejighi ekwe ka ewu tam igu n’isi
Ijuo okenye oga-agwa gi na ije ana eje adiro easy
Ndi si izi efego azu; onye obula nozim n’azu
Nwanne gaa juo ese, obumunwa bu ihe ahia n’azu
Getting confused like Pentecost;
cause am speaking in mother tongue
You’re just a minus; we don’t try to feel among
I no be wizkid, but am a star boy
Join the three wise men and follow the star boy
(VERSE 3: PHYNO)
nwanne, abiarom iti play
Jikere si aga agwa gi otu msiri bido,
by then enwero kwam say
But now I don pave the way;
thank God oburokwa n’ike akam ka msi aga,
okwa chukwu dum aga, wee sim phyno aku gi di na-akala aka gi
Mana iga akwuwa aka gi oto m’obu ndi uwa asi gi ntor
Hee! Look at me now;(?)
(?)
Me, I’ve been killing them killing them
Any music I’ve been beating them drilling them;
and when they see me pass, they’ll be Wishing at me
Because I be like wetin them never see
See, see, see, the man of the year that I be;
I proclaim announce further be
And okwa ima n’uchem di n’ihe m’na eme
(?)
Atagom afufu, guo rap n’asusum,
ona ewegi iwe ajukwalam ajuju
All I want is cash;
and itinye okwute n’ime mmiri ihe iga enwete bu splash
(FINALE)
PHYNO: onwebedi ihe ifuu
SPLASH: (?)